Ochie Dike (Mama) - Phyno, Onyeka Onwenu

Ochie Dike (Mama) - Phyno, Onyeka Onwenu

Год
2016
Язык
`スワヒリ語`
Длительность
304690

以下は曲の歌詞です Ochie Dike (Mama) 、アーティスト - Phyno, Onyeka Onwenu 翻訳付き

歌詞 " Ochie Dike (Mama) "

原文と翻訳

Ochie Dike (Mama)

Phyno, Onyeka Onwenu

Nnem Nneoma

Okwa gi n’edu’m ka mmuo

Isim atul’ujo, nwa jee nke oma

Man’ekpelum ekpere kam no oma

He! Onwelu ife ikwelu k’okom

Inwelugodi ije yoolum

I nwe mama letekwa nne gi oh

Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama

Nna gozie Nnem, Ochie Dike Nnem

Chukwu biko gozie «daalu Nnem»

Ochie Dike Mama «daalu nnem oh»

Nna gozie Nnem «Chukwu gozie gi»

Ochie Dike Nnem «Ochie Dike Nnem oh»

Ahnn, Olisah gozielum nwanyi

Ahu m’si n’ime ya puta uwa

Maka afufu n’ile ota’alum n’elu uwa

Okwa ekpele gi n’edu’m ije n’elu uwa

Si’m welu obi ume ala sobe ndi uwa

Zuom n’uzo Chi, si’m hapu ihe nke uwa

Si’m solu obim, esokwala ndi uwa

Ebe obula osolum noro n’elu uwa

Iga anom na-aru k’ibu oburu puta uwa

«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn»

Ina ebuzo agum before igunye onwe gi

Mgbe ozulum I hapurum oke gi

Mgbe umu uwa biara ka ha megidem

«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn»

Isi’m akujola my face e ndu nwoke

Lee lee, okwa o gbajie dolo

«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn»

Ikwu n’ibe gbarapum, gi ka m’na agbakuru

Obu gini ka m’ga eji ekele Mama’m

Chineke Nna biko gozielum Mama’m

I mana onwa-ite naani oh

Ka nnem bulum n’afo

Nnem tala afufu n’uwa

Wee muo’m ezigbo nnem

O bu gini ka m’ga eji

Wee kele nne mulum oh

Ochie Dike Nnem

Obu ego, obu akwa ojiro

Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh

«Chineke Nnam»

Biko gozielum nnem oh «gozie gozie»

Ochie Dike Nnem «oh nnem oh»

Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama

Nna gozie nnem, Ochie Dike nnem

Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama

Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem

Huhhh! Elee! Yeah!

Nwa ma mma, okwa mama «o'kwa mama»

Nwa ba’uru o’kwa mama «o'kwa mama»

N’asa ma’esi nri bukwa mama «o'kwa mama»

N’azulu nwa azu bukwa mama «o'kwa mama»

Nwata sobe ndi ajo otu mebe aka ntutu

Onye oga emechu ihu bu mama «eh»

And nwanyi tocha we muta nwa nke ya

Onye ga-abia omugwo bu mama

«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn»

M’ga n’etu gi mama the mama

Ofu ka idi, I no get another

«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn»

Obu ginwa bu agu nwanyi mji eje mba

Moulduo down m’mata the weather

«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn»

M’malofu your sacrifice and your advice

You fall for my right just to make things right

«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn»

Ibulu onu ka my future di bright

I promise to make yours a paradise

I mana onwa-ite naani oh «nine months»

Ka nnem bulum n’afo «elee»

Nnem tara afufu n’uwa wee

Muo’m ezigbo nnem «eziokwu»

O bu gini ka m’ga eji

Wee kele nne mulum oh «ehn»

Ochie Dike Nnem «otua k’odi, otua k’odi»

Obu ego, obu akwa ojiro «at all»

Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh

«Chineke nnam»

Biko gozielum nnem oh «gozie gi mama»

«Ngozi Bgozi»

Ochie Dike Nnem «ogologo ndu n’aru isi ike

Ogan’eso gi nne""oh nnem oh»

Chukwu biko gozie"gozielum nnem oh"

Ochie Dike Mama «gozielum nnem eh, onye mulum eh»

Nna gozie nnem «gozie ya

Gozie ya mama’m oh», Ochie Dike Nnem

Chukwu biko gozie, ochie dike mama

Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem

«Uhh uhhh uhh uhhhhh»

Mama’mu bu Ochie Dike

Oma k’esi ejide ezi n’ulo

«Uhh uhhh uhh uhhhhh»

Oshie ike, obulu ngwa afia ya ke n’isi

Tupu olota, nri ejuputa ezi n’ulo

«Uhh uhhh uhh uhhhhh»

Mama’mu bu Ochie Dike

«Hmm hmm hmm hmmmm»

Mgbe uwa n’acho ife fa ga-eme ibe fa

Nnukwu okwu putalu, oyi adirozi

Nwanne adirozi, ibe adiro

«Uhh uhhh uhh uhhhhh»

Ochie dike nnem silu’m, ebe nwam kwu

O' ebe ahu kam ga-akwu

200万曲以上の歌詞

様々な言語の楽曲

翻訳

あらゆる言語への高品質な翻訳

クイック検索

必要なテキストを数秒で見つけます