Nnunu (feat. Stormrex) - Phyno

Nnunu (feat. Stormrex) - Phyno

Год
2015
Язык
`スワヒリ語`
Длительность
264400

以下は曲の歌詞です Nnunu (feat. Stormrex) 、アーティスト - Phyno 翻訳付き

歌詞 " Nnunu (feat. Stormrex) "

原文と翻訳

Nnunu (feat. Stormrex)

Phyno

Haa! Shawty u feeling me haa

Mua na feel kwa ya, true!

Mana asa o bula ga emere m mentere

Mua ga free kwa ya

And I bia gosie go na enwe power

Anyi ga egree pu ya, true

Lekwa men, fancha bukwa my men

Anyi ga erecha kwa ya

Abata ram club n’acho better girl

M fuu a better girl,

O sie m phyno change ur channel

Ihe Ibu n’ukwu bu kwa ebelebe

Ima na nwata bu elenene

When she put it on me and she grind it

Mere ihe m jigede ya ka u bu edemede

Nwata n’ato kwa m biri biri,

And men jikwa change kiri kiri

Biko hapu m bia gwanu nwata ihe

M ji food eme nini haa!

Ooo no need no need to wait o oga wait

Ooo show me show me your face o

I dey wait o mbadaba, isi mbadaba

Ima zie kwa so ihr n’adi gi mma bu ihe mbadaba

Ukwu mbadaba, unu di mbadaba

Ima so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba

Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunu

Ima na nkem ato ka umu nnunu

Ngwa gwanu amaka umu nnunu

O bu ocha ka o maka umu nnunu

Ikenna kuga large onye nnunu

Uchenna taaga cash onye nnunu

Nnanna yee to match onye nnunu

Phyno nwa amama eze nnunu

Etewe etewe etewe nwanta etewe

Sempe sempe nwa sempewe sempe

Tekasiwa tekasiwa tekasiwa

Kukasiwa kukasiwa kukasiwa eze nnunu

Nnunu macha rikwa anyi ka puru ya true

O so afa ya buru kwa precious anyi ga tiripu ya

Mana nnunu ahu buru kwa my type agam e follow kwa ya

O so ya buru just for one night anyi ga egwodo kwa ya

Abata ram club n’acho my bonus

M nwe fuu a better girl

O sie phyno change ur focus

Ihe ibu n’ukwu gi bukwa ebelebe

Ima na nwata bu enene

When she put it on me and grind it

Mere m ji e jede ya ka o bu edemede

Nwata na ato kwa m biri biri

And men jikwa change kiri kiri

Hapu nu m bia nu gwa nwata ife m ji food eme nini

Ooo no need no need to wait o oga wait

Ooo show me show me your face o

I dey wait o mbadaba, isi mbadaba

Ima zie kwa so ihr n’adi gi mma bu ihe mbadaba

Ukwu mbadaba, unu di mbadaba

Ima so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba

Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunu

Ima na nkem ato ka umu nnunu

Ngwa gwanu amaka umu nnunu

O bu ocha ka o maka umu nnunu

Ikenna kuga large onye nnunu

Uchenna taaga cash onye nnunu

Nnanna yee to match onye nnunu

Phyno nwa amama eze nnunu

Etewe etewe etewe nwanta etewe

Sempe sempe nwa sempewe sempe

Tekasiwa tekasiwa tekasiwa

Kukasiwa kukasiwa kukasiwa eze nnunu

Kedu maka pino pino umu nnunu

Storm nwa baby umu nnunu

JB nwa lady umu nnunu

Onyeke ibu kwa ya umu nnunu

Bond nwa mama onye nnunu

Fatboy nwa mama onye nnunu

Flavour nwa mama eze nnunu

Aru m choro nnunu umu nnunu

My body wants umu nnunu

Fine girls bu so nnunu

Ima ojike bukwa nnunu umu nnunu

Chilaku choro nnunu onye nnunu

Oloye choro nnunu onye nnunu

Hi brand choro nnunu onye nnunu

Ma osama choro nnunu eze nnunu

Haa… fuu nnunu enweputa cha afo guys akpaa

Major bangs okwa ina ku beat na eri kwa nnunu

200万曲以上の歌詞

様々な言語の楽曲

翻訳

あらゆる言語への高品質な翻訳

クイック検索

必要なテキストを数秒で見つけます