Nme Nme - Phyno

Nme Nme - Phyno

Год
2014
Язык
`スワヒリ語`
Длительность
197640

以下は曲の歌詞です Nme Nme 、アーティスト - Phyno 翻訳付き

歌詞 " Nme Nme "

原文と翻訳

Nme Nme

Phyno

Otuwa

O o tuwa

Otuwa

O o tuwa

O n’ya

Otuwa

O o tuwa

Ha na kwuokwu

Ha ne meme o

Oge mme eme anyi neli ego ee

Ha, ta egonu ke ego heee

Nme ka anyi bawa olingo le

Nme balamu olingo le

Otuwa

Imakwana men bukwa ballers

Parcel k’anyi na dork as

Emmm containerm na overas

Nwata nwelu ezigbo weight that’s my fantasy

Eh one chance

Agimu the money im the chief council

Nweluya nwayo nwanne no chansing

Maka onye uwadi okpa one chance

Oge nme nme

Anyi n’elita ego oh

Meni jikwa nku

Ha na gbamu ego oh

God amekasia

Shey you get money o

Oge nme nme

Oge nme nme

Ha na kwuokwu

Ha ne meme o

Oge mme eme anyi neli ego ee

Ha, ta egonu ke ego heee

Nme anyi bawa olingo le

Nme balamu olingo le

Hiene no no nooo (ubo, ubo)

Nwa nwelu obi nwanne ono no nooo (ubo, ubo)

Ndiwelu oge nye ego no no nooo (ubo, ubo)

Ka ti aka n’apka o no nooo (ubo, ubo)

Imakwana men nokwa n’ofe

Ha, menu dikwa very okay

Ogalaya makamma na okoribia

Getu fu ebe menu nuzu n’oche

Haaaa, if you see them spending this money

Ipe olisa yemu money

Work hard and you get this money

Oyi oyi wohh

Oge nme nme

Anyi n’elita ego oh

Meni jikwa nku

Ha na gbamu ego oh

God amekasia

Shey you get money o

Oge nme nme

Oge nme nme

Ha na kwuokwu

Ha ne meme o

Oge mme eme anyi neli ego ee

Ha, ta egonu ke ego heee

Nme anyi bawa olingo le

Nme balamu olingo le

Hiene no no nooo (ubo, ubo)

Nwa nwelu obi nwanne ono no nooo (ubo, ubo)

Ndiwelu oge nye ego no no nooo (ubo, ubo)

Ka ti aka n’apka o no nooo (ubo, ubo)

200万曲以上の歌詞

様々な言語の楽曲

翻訳

あらゆる言語への高品質な翻訳

クイック検索

必要なテキストを数秒で見つけます