Onye - MERCY CHINWO

Onye - MERCY CHINWO

Год
2020
Язык
`鎌`
Длительность
253200

以下は曲の歌詞です Onye 、アーティスト - MERCY CHINWO 翻訳付き

歌詞 " Onye "

原文と翻訳

Onye

MERCY CHINWO

Oke mmuo, ogbarankiti okwu juru nonu ya

Ogbajiri igwe kpoya nku

Onye nwere factory ebe anakpu nwa

(Mmuo ka mmuo)

Odighi onye dikagi

Echete obiesike

Anyi na etogi, anyi nasigi imela

Onye dikagi oh-oh (Onye eh)

Onye dikagi oh-oh (Onye eh)

Onye dikagi Jesus oh (Onye eh)

Onyedika Gi

Onye dikagi oh-oh (Onye eh)

Na eluwa, na eligwe onye (Onye eh)

Onye dikagi (Onye eh)

Onyedika Gi

Eze ka Eze, Chika dibia

I Love the way the things you do

You always exceed my expectations

Odighi onye, onye, onye

Onye, onye, onye

Onye, onye, onye dikagi

Oh dikagi Chineke mo

Amama amasi

200万曲以上の歌詞

様々な言語の楽曲

翻訳

あらゆる言語への高品質な翻訳

クイック検索

必要なテキストを数秒で見つけます